2021 Neco Yoruba, Igbo, And Hausa Expo Runz (Questions and answer)

INTRODUCTION

All 2021 Neco Yoruba, Igbo, And Hausa Expo Runz (Questions and answer) is now available , are you among those sitting for any of this subject if yes this post is for you continue reading.

HAUSA OBJ
01-10: DAEBEACEDA
11-20: AEADCEADCA
21-30: DACAECDDED
31-40: BCCCCEABDA
41-50: BDEEACCCAE
51-60: BCDEECEBBD

====================================

YORUBA OBJ
01-10: CBDCBCCDEB
11-20: DEEDADCEBD
21-30: CCCCBEECAB
31-40: AEACBACAEC
41-50: ECABDDBBEB
51-60: BEADEBDCDD

====================================

IGBO OBJ
01-10: CACCAABECA
11-20: CEEBDECBDC
21-30: ACDECBBCCB
31-40: DBBDEACAEE
41-50: CAAADEABCB
51-60: ACCBDBEBBA

2021 Neco Yoruba Questions and Answer Expo Runz

All 2021 Neco Yoruba Questions and answer are out for those of your sitting for this subject you are to send 500 Mtn card to us after payment you get all Solution immidiately not do not cast the paper please.

=======================≠=============

Yoruba Answer always refresh after 5mins

Yoruba-Obj!
1CBDCBCCDEB
11DEEDADCEBD
21CCCCBEECAB
31AEACBACAEC
41ECABDDBBEB
51BEADEBDCDD

*NECO YORÙBÁ 👇👇👇*
SECTION A
ESSAY

Ọjọ ti o dara julọ alaga ti o ni ọla, awọn onidajọ ti o bọwọ fun, olutọju akoko to peye, awọn alajọṣepọ ati awọn olukọ mi ni august. Orukọ mi ni Idahun-ibeere mi

Mo duro niwaju apejọ ọlọla ati olokiki yii lati fi igboya ṣe atilẹyin otitọ ti ko ṣe airotẹlẹ ati ti ko ni idiyele eyiti o sọ pe: “awọn olukọ ṣe pataki ju awọn dokita lọ”. Ṣaaju ki Mo to tẹsiwaju, Mo fẹ lati ṣalaye si gbigbọran rẹ itumọ ti dokita ati olukọ, ni akọkọ olukọ kan jẹ ẹlẹgbẹ ti o ni ikẹkọ ni aaye kan pato lati le ni ipa lori imọ, awọn ọgbọn, ihuwasi, awọn iwa ati iye si ẹnikẹni ti o ni lati kọ ẹkọ nkankan, o/o rii imọ ti o ni ipa bi o ṣe yẹ ati pe o yago fun aimokan ni gbogbo idiyele, botilẹjẹpe, o to lati sọ pe dajudaju olukọ buburu wa ati pe o dara lẹẹkan ni ọpọlọpọ. Ni omiiran ni dokita ti o ni ikẹkọ ni ilera lati ṣe iwadii aisan ati proffer panacea tabi awọn atunṣe iṣoogun si ọpọlọpọ iru iṣoro ilera, o kẹkọ fun nọmba ọdun ni ile -ẹkọ giga ti o wa lati ọdun 8 ati loke bi ọran le wa ni ọpọlọpọ orilẹ -ede. Ni wiwo wiwo asọye nikan, a le rii pe o jẹ otitọ didan pupọ pe olukọ ga ati pataki ju Dokita lọ ni awọn ọna pupọ. jẹ oniṣiro, dokita iṣoogun, awọn onimọ -jinlẹ, oniroyin, oniroyin iroyin ati ọpọlọpọ awọn iṣẹ amọdaju, awọn dokita iṣoogun ni gbogbo oye ti o niyelori ti wọn lati ibori ti olukọ. Ko si dokita eyikeyi ti yoo ṣe iwosan iṣoro kan ti ko ba si ilowosi ti ẹkọ ati ọgbọn ti o peye lati ṣe bẹ. Pẹlu ko si olukọ lati kọ dokita, ọpọlọpọ ninu wọn ni yoo tọka si bi “awọn ipanu” eyiti o tumọ si pe dokita kan ti n fun awọn iṣẹ ti ko ni agbara ati ailagbara, ọpọlọpọ eniyan ti yoo lọ si awọn fun iranlọwọ, yoo di olufaragba ti awọn ayidayida ati ọpọlọpọ awọn aye ni Ti o sọnu lati ọdọ awọn oniṣẹ buburu julọ yii. ipinlẹ pẹlu awọn olukọ ti ko pe ti jiya iṣoro yii, ti lọ ni awọn ọjọ nigbati ọpọlọpọ orilẹ -ede Afirika ko kawe, ṣugbọn bi akoko ti n lọ lori eto ẹkọ ti a mu wa fun wọn nipasẹ awọn bii Ilu Gẹẹsi, Portugal, Faranse ati ọpọlọpọ awọn miiran, eyi ti jẹ eto ti kiko imọran sinu eniyan ati pe olukọ nikan ni o ṣe, bawo ni awọn orilẹ -ede yoo ṣe wa laisi isinmi, ainimọra, olufẹ orilẹ -ede, altruism ati awọn akitiyan omoniyan ti olukọ naa? Orilẹ -ede kan pẹlu iranlọwọ ti olukọni ni a rii nigbagbogbo ni agbaye kariaye, olukọ tun pa ọna sinu Awọn ọmọde ti o ni ipa lori ẹkọ wọn ati agbara ironu, ati laisi awọn olukọ ọpọlọpọ kii yoo mọ bi a ṣe le ka tabi kọ.

(12).
A ko ni ile ni ọrun
Nitorinaa a ko ni jẹ ki o ku
Ati iwọ ti o kọ lati daabobo rẹ
Tani o ba awọn odo ati awọn okun jẹ
Tani o jẹ ki awọn eefin majele sori afẹfẹ

Awọn igi iyebiye ni a ti ke lulẹ
Ọpọlọpọ awọn ẹiyẹ ti pa
Ti ilẹ ku
O kan kini yoo jẹ ayanmọ rẹ?

Koko ti jije ọkunrin kii ṣe lati ba agbaye jẹ
Ati pe ẹtọ lati jẹ ẹda ti o ga julọ
Le sibẹsibẹ jẹrisi pẹlu ifamọra tabi ko le ni lilo ọkan dara julọ

Lati nifẹ ilẹ -aye pẹlu tutu
Ṣugbọn gbogbo awọn ti o pinnu lati pa ilẹ run
Maṣe mọ pe wọn n da ara wọn jẹ
Ti o ba ku nikẹhin
Kini yoo jẹ ayanmọ rẹ?

No 9
Asa iranra eni lowo
1 Biba Yan kole
2 biba Yan San gbese
3 riran omode lowo.
4 biba Yan roko
5 biba agbalagba jise
6 ona biba eniyan se ise oko.
7 Yi ya enjyan lowo.

9ii
Anfani asa iranra eni lowo.
1 oma n mu ifaran ara eni wa.
2 Oma n se jiki Ife wa ni agbegbe na.
3 oma n mu idagba some ba agbegbe wa.
4 oma n je ki ifowosowopo wa
5 oma n je anfani gbogbo eniyan
6 oma n pana ote Larin awon odo

============================≠========

2021 Neco Igbo Questions and answer Expo Runz

2021 Neco Igbo Questions and answer is also our don’t forget to come to my DM and make your payment is just 500 mtn as well pay now and take all immidiately.

=======================≠=============

IGBO Answer always refresh after 5min

IGBO OBJ
1-10: CACCAABECA
11-20: CEEBDECBDC
21-30: ACDECBBCCB
31-40: DBBDEACAEE
41-50: CAAADEABCB
51-60: ACCBDBEBBA

============================
KEEP REFRESHING WHILE MORE ANSWERS LOADING
============================
(5)
[img]https://i.imgur.com/otCPtAd.jpg[/img] ============================
10a
I Ebere bu azu na mmiri
II Nwannyi ahu bu usu
III) Ekene bu mbe
Iv) Nwafo bu ezi
V Adaku bu edi
VI Nwata ahu bu aturu

10b)Ebere maara egwu mmiri nke oma.

Nwanyi ahu joro njo nke ukwu

Ekene na-agho aghugho nke ukwu

Nwafor na- eru ezigbo inyi. On naghi adi ocha.

Adaku na-arahu oke ura

Nwata ahu na-ezuzu ezuzu. dgz
============================
2a) CH, GB, GW, NW

2b) gburu
============================

3ai) ákwá – cry

ii) Ákwà. – cloth

iii) àkwà – bed

iv) àkwá – egg

v) a(-)zu(/) – back
============================
(2)
[img]https://i.imgur.com/7k7Dr5G.jpg[/img] ============================
(4)
(a) Kowaa ihe bu ahiriokwu.
(b) Deputa udi ahiriokwu ano i maara ma nye omumaatu nke obula.

(a) Ahiriokwu bu mkpuruokwu ndi ahu gakoro onu n’ezi usoro ma nwee nghota zuru oke.
(b)
(i) ahirimfe – Uche bu nwa m.
(ii) ahirinha – Ada biara ma o hughi anyi
(iii) ahiriukwu – Ha biara mgbe mmiri na-ezo
(iv) ahirinju – O righi nri.

PLEASE USE YOUR SCHOOL ADDRESS

AND ALSO PUT ALL THOSE PUNCTUATION MARKS IN IGBO

Ezigbo onye ọchịchị ,

*Leta gbasara ihe na-ebute ọ gbaghara ndị ntorobịa n’obodo ugbu a na ihe aga eme iji gbochie ya.*

Ihe mere, nji edetere gị edemede a bụ maka ọtụtụ ihe ndị na- ebute ọ gbaghara ndị ntorobịa na obodo anyị ugbua.
Ndị Ntorobịa but ndị si tere na ụmụaka banye n’ ihe eji nwoke maọbụ nwanyi eme.

…………………… Otu ihe n’ebute ogbaghara ndị ntorobịa n’obodo anyị ugbua bụ enweghị Olu. Otutu ụmụ ntorobịa ndi obodo anyi enweghi ihe ha na- aru. Ụfọdụ n’ ime ha aguchala mahadum Mana ha enweghị Olu ha na- aru. Ọ bụ ya mere ha ji etinye aka n’ otutu ihe ojo dika, izu ohi , igbu mmadu wee mee ogwu ego, izu ori n’ intaneti nke ndi bekee na- akpo cyber crime.

……………. Nke abụọ, ndị ntorobịa kwesịrị isonye n’ ihe gbasara ochichi gọọmenti, Mana n’ obodo anyi, anaghị enye ndị ntorobịa oghere isonye n’ ihe gbasara ochichi maobu nwete oru ndi ọchịchị ala n’ enwete, ọ bụ ya mere ndị ntorobịa anyị anaghị ekwe abute eme otutu ihe n’ obodo anyi ugbua.

……………. Nke atọ, bu n’ ndị ntorobịa anyị anaghị agụ akwụkwọ nke ọma. Ọbụrụ na ha na- agụ akwụkwọ nke ọma, Ọga ebeleta Ogbaghara di n’ obodo anyi. Onye gụrụ akwụkwọ na onye iti boribo anaghi akpa otu agwa. Onye gụrụ akwukwo na- akpa agwa ka onye mara ihe.

…………….Anyi ga ahazi onodu ndia site n’ inye ndi ntorobia oru, maybe iweputa oru di iche iche ha ga – aru. Ndi obodo kwesikwara inye ndi ntorobia oghere ka ha sonye n’ ochichi ndi obodo, ma na- erikwa uru ochichi obodo, nke ikpeazu bu na ndi obodo anyi kwesiri iluputa otutu ulo akwukwo sekondiri na mahadum, nke ndi ntorobia anyi ga na – agu akwukwo.

…………….. Obi ga adi m mma ma I nebanye anya n’ ihe ndi ndere na edemede a….. Daalu ma chukwu debakwa gi ogologo ndu.

………. A bụ m nwa gị
sign ur signature
LST (write your name here)

WRITTEN BY PASSUREXAM TEAM

(No1b)

EDEMEDE IGBO

Edemede maka ukwa rue oge ya odaa.

Nwada Nneka bu onye Adazi, nke dị na okpuru ọchịchị anaocha na Anambra Steeti. Ọ mara mma nke ukwuu ma dikwa obi umeala. Nwada Nneka nwere enyi ana akpọ Ngonadi. Ngonadi makwara mma ma bụrụ kwa onye oke ndụ okomoko na amasi. Ojighi anya ahụ umunwoke. Ha abụọ na agụ akwụkwọ na Paul dị Aso Memorial Grammar School, Nke dị na Awka. Ha abụọ dika m si were kwuo bu enyị. Kwa ụbọchị ha na aga akwụkwọ ma obukwa ebe ọzọ, umunwoke adirọ ekwe ya ṅụọ mmiri ma ya fọdụzie idebe iko. Ma nwaada Nneka adịghị ekwe aririo oyi ha. Oge ufodi, enyi ya na akwa ya emo ma na akpari ya maka iju mmekọ nwoke na Nwaanyị. Oge ufodi, ọ na akpọ ya onye akwamiko Nwanyị na ibe ya, nke ndi bekee kpọrọ Lesbian.

Ngonadi mechera nweta enyi nwoke eji Dimkpa Bini were mara. Dimkpa Bini hụrụ ya anya nke ukwuu ma na azụnyekwa ya akwa, igbe eji ekwu okwu (ekwentị), akpụkpọ ụkwụ niile dị mma na ihe ndị ọzọ. Nkea mere Ngonadi jiri dobere ya. Oge ufodi, nwa amadi Dimkpa Bini na ezitele ya osi ka ọbịa na ụlọ nkwari akụ dị na Awka. Ona adọ ya aka na ntị ka ọ ghara ịgwa ndị mmadụ ebe ọ na aga. Na ihi nkea, Ngonadi bidoro bibe ndụ nzuzo maka Dimkpa Bini. Ha abụọ ejighi mmanụ aṅụ egwu egwu. Ha na aga na ụlọ ihe onyoonyo ile ihe nkiri oge dum.

Ka ihe nile zi etua aga, ndị mmadụ na adọ Ngonadi aka na ntị ka Wepụ aka enwe n’ofe tupu oghoo aka madụ ma onweghi onye ọ na ege ntị.

Mgbe ezi enyị ya Nneka chọpụtara ihe na eme, ọ bịara be Ngonadi ma gwa Nne na Nna ya etu ozi ebi ndụ okomoko na ndụ akwamiko. Nkea wutere Ngonadi. Ọ gara n’ihu gwa Dimkpa Bini. Ha abụọ chebiri ya na ụzọ ma tikwaa ya ihe tinka tìrì Pan. Nkea mere ka Nneka wepụ anya na ebe ha abụọ nọ tupu ha agucha klas nke isii.

Onweghi afọ, Ngonadi turu ime mkpuke. Dimkpa Bini gbara ọsọ ukwu eru ara ma gbaghapụ ya. Nkea mere ka ndụ Ngonadi naa nighi. Mgbe ndị mmadụ jiri mara na mmiri banyere na opi ugboguru, ihe emebiela.

Nneka Gụchara Akwụkwọ nke mahadum ma Lụọ dị Dokinta Bekee. Chukwu goziri ya ma nyekwa ya ụmụ abụọ. Ọ bụrụ na Ngonadi gere ndị mmadụ ntu ma rube isi, ọ ga abụ nnukwu mmadụ na obodo. Ihe nile nwere oge ya. Ukwa rue oge ya, ọ daa.

COMPLETED ✅

============================

2021 Neco Hausa Questions and answer Expo Runz

All Hausa candidate should come to my DM for their Questions and answer just 500 mtn as well once you pay you take all available Questions and answer asap.

=======================≠=============

Hausa Answer always refresh after 5mins

NECO HAUSA THEORY SOLUTIONS

Hausa-Obj!
1DAEBEACEDA
11AEADCEADCA
21DACAECDDED
31BCCCCEABDA
41BDEEACCCAE
51BCDEECEBBD

NUMBER FOUR

(4a) Bayanau kalma ce ta nahawu wadda ke kara bayanin aikin da aka yi. Bayanau wani muhimmin bangare ne a cikin jimla wanda ke fitar da ma’anar aikatau. Wato, bayanau wasu kalmomi ne masu kara wa aikatau haske, su fito da bayanin yadda aikin ya kasance a cikin jimla.

(4b)

 

 

============================≠========

CONCLUSION

All 2021 Neco language questions and answers are out there are 500 Mtn card for each Subject.

0 Shares:
Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

You May Also Like